VOOZH about

URL: https://ig.wikipedia.org/wiki/James_Dean

⇱ James Dean - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ


Gaa na ọdịnaya
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
James Dean
mmádu
Ụdịekerenwoke👁 Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika👁 Dezie
Aha n'asụsụ obodoJames Dean👁 Dezie
Aha ọmụmụJames Byron Dean👁 Dezie
Aha enyereJames👁 Dezie
Aha ezinụlọ yaDean👁 Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Febụwarị 1931👁 Dezie
Ebe ọmụmụMarion👁 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya30 Septemba 1955👁 Dezie
Ebe ọ nwụrụCholame👁 Dezie
Ụdị ọnwụaccidental death👁 Dezie
Ihe kpatara ọnwụcar collision👁 Dezie
Ebe oliliPark Cemetery👁 Dezie
ŃnàWinton Dean👁 Dezie
ŃnéMildred Marie Wilson👁 Dezie
Asụsụ obodoEnglish👁 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench, English👁 Dezie
Asụsụ ọ na-edeEnglish👁 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri, omee, stage actor, racing automobile driver, omee👁 Dezie
Onye were ọrụWarner Bros.👁 Dezie
Ebe agụmakwụkwọUCLA School of Theater, Film and Television, Santa Monica College, University of California, Los Angeles, Fairmount Public School👁 Dezie
Nwa akwukwo nkeJeff Corey, Lee Strasberg👁 Dezie
Ebe obibiCholame, Fairmount, Nú Yọk, Marion, Santa Monica👁 Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1951👁 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)1955👁 Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaQuakers👁 Dezie
Ụdị egwuregwuauto racing👁 Dezie
Ihe nriteHenrietta Award, Theatre World Award, kpakpando na Hollywood Walk of Fame👁 Dezie
Ahọpụtara makaAcademy Award for Best Actor, Academy Award for Best Actor, Henrietta Award, Academy Award for Best Live Action Short Film👁 Dezie
Webụsaịtịhttp://www.jamesdean.com/👁 Dezie
Akwụkwọ faịlụ naSAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts👁 Dezie

Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.

James Byron Dean (Önwa abụo 8, 1931 – Önwa itoolu 30, 1955) bu mgbe mbu ony oméka nke Amerikạ. Aha ya ka onye mkpa na orü oméka ziri na ishi edemede orü nke madu machara, Rebel Without a Cause; ime ya o mèrè ka okoro nke Los Angeles onye ishi ya e dofùrù; áhà ya bu Jim Stark. Oméka abụo ndi ozor nke tírí orü ya na ishi me ko bu kpakpando na Hollywood bu ka onye nor na onwe ya ha kporo Cal Trask no onyo-na-ga East of Eden, na ka diubi obi o'tó Jett Rink na onyo Giant. Nke madu ji machara ya di na onyonaga ató nkea, nke o mèchàrà ka íshí oméka ya. Onwú ya mere na ógè ngwá ngwá mèrè ka nkoriko ya dí ndu.

👁 Image
James Dean

Ó bu oméka búrú ishi I bu onye nwere ihe onyinye Academy Award na oge byara mgbe ö nwushichàrà maka o bu ómeka nke karírí. O bu kwa onye mkpuru otu bu onye nwere onyinye abuo mgbe onwu ya gáfèrè. Na 1999, Amrican Film Institute tiri Dean ébé o gbàrà 18 na oméka nke nwoko karírí na AFI 100 Years...100 Stars lost nke ha.

👁 Image
Édémédé nke dị ntakiri. Nye Wikipedia áká Í me kọ sáasa.