VOOZH about

URL: https://ig.wikipedia.org/wiki/Saint_Helena

⇱ Saint Helena - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ


Gaa na ọdịnaya
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saint Helena
island, crown colony
A gụrụ ahaHelena Augusta👁 Dezie
Mmụọ ọjọọSaint Helenians, Saints👁 Dezie
Asụsụ njiemeEnglish👁 Dezie
KọntinentEluàlà👁 Dezie
Mba/obodorealm of the United Kingdom👁 Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaSaint Helena👁 Dezie
Dị na mpaghara ogeUTC±00:00, Atlantic/St_Helena👁 Dezie
Dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiriSouth Atlantic Ocean👁 Dezie
Nhazi ọnọdụ15°57′0″S 5°43′0″W👁 Dezie
Ebe kachasi eluDiana's Peak👁 Dezie
Kacha alaÒrìmìlì Atlantic👁 Dezie
Òtù omebe iwuLegislative Council of Saint Helena👁 Dezie
Akụkụ ịkwọ ụgbọalaleft👁 Dezie
Oge nchọpụta ma ọ bụ mmepụta ihe1502👁 Dezie
Nhọpụta nketaTentative World Heritage Site👁 Dezie
Ọkọlọtọflag of Saint Helena👁 Dezie
Ọdịdị ala nke isiokwugeography of Saint Helena👁 Dezie
World Heritage criteria(x)👁 Dezie
Akụ na ụba nke isiokwueconomy of Saint Helena👁 Dezie
Demographics nke isiokwudemographics of Saint Helena👁 Dezie
Ọnụọgụ njirimara mmiri665👁 Dezie
Agwa Unicode🇸🇭👁 Dezie
Commonwealth Sport country codeSHE👁 Dezie
👁 Map
Àgwè Saint Helena
(Saint Helena Island)
👁 Image
👁 Image
Location nke St. Helena
Íshí ocheJamestown
Largest city Half Tree Hollow
Asụsụ obodo bekee
Area
- Total 121km2
47sqmi
Population
- census 3,981 (2008)[1]
Currency Saint Helena Pound (SHP)
Time zone GMT (UTC±0)
Drives on the left
Internet TLD .sh
Calling code +290


Saint Helena bụ otu obodo no na Afrịka.

Ǫmúmú-àlà

[dezie | dezie ebe o si]

Saint Helena bụ àgwè di na ebe ndida Òrìmìlì Atlantic (coordinates 15°56′00″S, 05°43′12″W). O no n'etiti Afrịka na Amerikạ.

Àgwè onwéré mádu ha sị rùrù, 3,981 (2008, census) na 4,580 (2015; projection).[2] Ya ịsị óche bụ Jamestown. Ama ugwu no na akuku Òrìmìlì Atlantic. Jamestown onwéré mádu ha sị rùrù, 640 (2008, census).[3]

Ǫchịchi obodo

[dezie | dezie ebe o si]

Saint Helena, Ascension na Tristan da Cunha bụ British Overseas Territory, ya mere akụkụ nke Njikota Ochíchìézè.

Ákíkó mbu

[dezie | dezie ebe o si]

Napoleon (Napoléon Bonaparte) (15 Ọgọọst 1769 - 5 Mee 1821) bụrụ onye french na eze n'ime France. Ebe ọ bụ na 1815 ire ọkụrụ na Saint Helena na nwụrụ ebea n'afọ 1821.

Ihu igwe

[dezie | dezie ebe o si]

Etiti ekpemeoku ya no na 21.8 °C (na ebe ugwu-ọdịda anyanwụ nke àgwè). Ozuzomiri ya bụ ihe dika 114 mm nime otu afǫ (nakwa ebe ugwu-ọdịda anyanwụ nke àgwè).[4]

Lee nke ozo

[dezie | dezie ebe o si]

Links n'aga n'ezi

[dezie | dezie ebe o si]

Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.

References

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Madu na Saint Helena, citypopulation.de/StHelena, looked up on 17 March 2016.
  2. Madu na Saint Helena, citypopulation.de/StHelena, looked up on 17 March 2016.
  3. Madu na Saint Helena, citypopulation.de/StHelena, looked up on 17 March 2016.
  4. Ihu igwe Saint Helena na sainthelenaisland.info/weatherchart, looked up on 17 March 2016.
👁 Image
Édémédé nke dị ntakiri. Nye Wikipedia áká Í me kọ sáasa.